Jeremaya 36:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee ruo na mgbe ọ bụla Jehudaị gụrụ nkebi atọ ma ọ bụ anọ n’akwụkwọ ahụ na eze na-eji mma odeakwụkwọ chabie ya ma tụba ya n’ọkụ na-enwu n’ite ọkụ ahụ ruo mgbe ọkụ na-enwu n’ite ọkụ ahụ rechapụrụ akwụkwọ mpịakọta ahụ dum.+
23 O wee ruo na mgbe ọ bụla Jehudaị gụrụ nkebi atọ ma ọ bụ anọ n’akwụkwọ ahụ na eze na-eji mma odeakwụkwọ chabie ya ma tụba ya n’ọkụ na-enwu n’ite ọkụ ahụ ruo mgbe ọkụ na-enwu n’ite ọkụ ahụ rechapụrụ akwụkwọ mpịakọta ahụ dum.+