Jeremaya 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+
21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+