Jeremaya 36:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ikekwe, Jehova ga-anụ arịrịọ ha na-arịọ ka o meere ha amara,+ onye ọ bụla n’ime ha ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ n’ihi na iwe na ọnụma nke Jehova kwuru na ọ ga-awụkwasị ndị a dị ukwuu.”+
7 Ikekwe, Jehova ga-anụ arịrịọ ha na-arịọ ka o meere ha amara,+ onye ọ bụla n’ime ha ewee hapụ ụzọ ọjọọ ya,+ n’ihi na iwe na ọnụma nke Jehova kwuru na ọ ga-awụkwasị ndị a dị ukwuu.”+