Jeremaya 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze Zedekaya wee zie Jehukal+ nwa Shelemaya na Zefanaya+ nwa Measaya+ onye nchụàjà ka ha gaa gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere.”+
3 Eze Zedekaya wee zie Jehukal+ nwa Shelemaya na Zefanaya+ nwa Measaya+ onye nchụàjà ka ha gaa gwa Jeremaya onye amụma, sị: “Biko, kpekuoro anyị Jehova bụ́ Chineke anyị ekpere.”+