1 Samuel 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị: “Gịnị bụ ihe ọ gwara gị? Biko, ezochirila m ya.+ Ka Chineke mee gị otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya+ ma ọ bụrụ na i zochiere m ihe ọ bụla n’ime ihe niile ọ gwara gị.” 1 Ndị Eze 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Eze wee sị ya: “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi na ị gaghị agwa m ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị naanị eziokwu n’aha Jehova?”+
17 O wee sị: “Gịnị bụ ihe ọ gwara gị? Biko, ezochirila m ya.+ Ka Chineke mee gị otú a, ka ọ tụkwasịkwa ihe na ya+ ma ọ bụrụ na i zochiere m ihe ọ bụla n’ime ihe niile ọ gwara gị.”
16 Eze wee sị ya: “Ugboro ole ka m ga-eme ka ị ṅụọ iyi na ị gaghị agwa m ihe ọ bụla ma ọ́ bụghị naanị eziokwu n’aha Jehova?”+