Jeremaya 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “M ga-anapụta gị n’aka ndị ọjọọ,+ m ga-anapụtakwa gị n’ọbụ aka ndị aka ike.” Jeremaya 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+
24 Ọ bụkwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ chebere Jeremaya ka a ghara inyefe ya n’aka ìgwè mmadụ ahụ ka ha gbuo ya.+