2 Ndị Eze 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.
5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.