15 “Ọ bụrụ na ya onwe ya, dị ka nwa ahịhịa amị, amịa mkpụrụ,+ ifufe si n’ebe ọwụwa anyanwụ, bụ́ ifufe Jehova, ga-abịa.+ O si n’ala ịkpa na-abịa, ọ ga-amịkpọ olulu mmiri ya, mịkọrọkwa mmiri dị n’isi iyi ya.+ Onye ahụ ga-akwakọrọ akụ̀ dị oké ọnụ ahịa, bụ́ ihe niile a na-achọsi ike.+