Jeremaya 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị a, gwakwa Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa+ fere na-aga n’ebe ada bụ́ ndị m nọ;+ ọ bụghị maka ịfụcha ihe, ọ bụghịkwa maka ime ka ihe dị ọcha. Hosia 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ifufe ejiriwo nku ya bufuo ya.+ Àjà ha dị iche iche ga-eme ha ihere.”+
11 N’oge ahụ, a ga-agwa ndị a, gwakwa Jeruselem, sị: “E nwere ifufe na-ekpo ọkụ nke si n’ụzọ ndị e ji ụkwụ waa n’ala ịkpa+ fere na-aga n’ebe ada bụ́ ndị m nọ;+ ọ bụghị maka ịfụcha ihe, ọ bụghịkwa maka ime ka ihe dị ọcha.