17 A ga-eme ka ha laghachi azụ. Ihere ga-emegbu ha, bụ́ ndị na-atụkwasị ihe oyiyi a pịrị apị obi,+ ndị na-asị ihe oyiyi a wụrụ awụ: “Unu bụ chi anyị.”+
26 “Dị ka ihere si eme onye ohi mgbe e jidere ya, otú ahụ ka ihere meworo ndị ụlọ Izrel,+ ha onwe ha, ndị eze ha, ndị isi ha na ndị nchụàjà ha na ndị amụma ha.+