2 Ndị Eze 25:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee ruo n’ọnwa nke asaa+ na Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, bụ́ onye si n’ezinụlọ eze, bịara, ya na ndị agha iri, ha wee gbuo Gedalaya,+ tinyere ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+
25 O wee ruo n’ọnwa nke asaa+ na Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, bụ́ onye si n’ezinụlọ eze, bịara, ya na ndị agha iri, ha wee gbuo Gedalaya,+ tinyere ndị Juu na ndị Kaldia ya na ha nọ na Mizpa.+