Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ Jeremaya 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+