Jeremaya 43:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ya bụ, ndị dimkpa na ndị nwunye ha na ụmụntakịrị ha na ụmụ nwaanyị eze mụrụ+ na mkpụrụ obi niile Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ka ha na Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ nọrọ, tinyere Jeremaya onye amụma na Barọk+ nwa Neraya.
6 ya bụ, ndị dimkpa na ndị nwunye ha na ụmụntakịrị ha na ụmụ nwaanyị eze mụrụ+ na mkpụrụ obi niile Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ka ha na Gedalaya+ nwa Ahaịkam+ nwa Shefan+ nọrọ, tinyere Jeremaya onye amụma na Barọk+ nwa Neraya.