Jeremaya 43:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile ahụ wee kpọrọ ndị Juda niile fọdụrụ bụ́ ndị si ná mba niile a chụsasịrị ha lọta ka ha wee biri na Juda ruo nwa oge,+
5 Johenan nwa Kariya na ndị ọchịagha niile ahụ wee kpọrọ ndị Juda niile fọdụrụ bụ́ ndị si ná mba niile a chụsasịrị ha lọta ka ha wee biri na Juda ruo nwa oge,+