2 Samuel 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Joab+ nwa Zeruya+ na ndị na-ejere Devid ozi pụrụ wee mesịa zute n’akụkụ ọdọ mmiri Gibiọn; ha wee nọrọ ọdụ, ndị nke a n’otu akụkụ ọdọ mmiri ahụ, ndị nke ọzọ kwa n’akụkụ nke ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ.
13 Ma Joab+ nwa Zeruya+ na ndị na-ejere Devid ozi pụrụ wee mesịa zute n’akụkụ ọdọ mmiri Gibiọn; ha wee nọrọ ọdụ, ndị nke a n’otu akụkụ ọdọ mmiri ahụ, ndị nke ọzọ kwa n’akụkụ nke ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ.