-
Jeremaya 44:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 M ga-ejide ndị Juda fọdụrụ bụ́ ndị chere ihu ka ha banye n’ala Ijipt gaa biri n’ime ya dị ka ndị ọbịa,+ ha niile ga-anwụ n’ala Ijipt.+ Mma agha ga-egbu ha; ụnwụ ga-egbu ha,+ malite n’onye kasị nta ruo ọbụna n’onye kasị ukwuu; mma agha na ụnwụ ga-egbu ha. Ha ga-aghọ ihe a bụrụ ọnụ, ihe ijuanya na ihe nkọcha na ihe ịkwa emo.+
-