Ezikiel 30:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-ebibikwa arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.+ A gakwaghị enwe onyeisi n’ala Ijipt; m ga-emekwa ka ụjọ dịrị n’ala Ijipt.+
13 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘M ga-ebibikwa arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị,+ bibiekwa chi dị iche iche na-abaghị uru ndị dị na Nọf.+ A gakwaghị enwe onyeisi n’ala Ijipt; m ga-emekwa ka ụjọ dịrị n’ala Ijipt.+