Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: Jeremaya 46:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+