Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 44:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ndị ikom niile bụ́ ndị maara na ndị nwunye ha na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ nakwa ndị nwunye ha niile, bụ́ ọgbakọ dị ukwuu, tinyere ndị niile bi n’ala Ijipt,+ n’ime Patrọs,+ wee zaa Jeremaya, sị:

  • Ezikiel 29:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-akpọghachite ìgwè ndị Ijipt a dọọrọ n’agha; m ga-akpọghachite ha n’ala Patrọs,+ n’ala ha si. Ha ga-aghọ alaeze dị ala n’ebe ahụ.

  • Ezikiel 30:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-eme ka Patrọs+ tọgbọrọ n’efu. M ga-esunyekwa Zoan+ ọkụ ma mee ihe e kpere n’ikpe n’obodo Noo.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya