Jeremaya 46:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị, ‘Lee, m ga-elebara Emọn+ nke obodo Noo+ anya, lebakwara Fero na Ijipt na chi ya dị iche iche+ na ndị eze ya,+ ọbụna Fero na ndị niile tụkwasịrị ya obi.’+
25 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, sịrị, ‘Lee, m ga-elebara Emọn+ nke obodo Noo+ anya, lebakwara Fero na Ijipt na chi ya dị iche iche+ na ndị eze ya,+ ọbụna Fero na ndị niile tụkwasịrị ya obi.’+