2 Ndị Eze 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!”
6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!”