Diuterọnọmi 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+ 2 Samuel 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ, ọ bụ mgbe ahụ ka ị ga-eme ihe ozugbo,+ n’ihi na Jehova ga-agaworị n’ihu gị mgbe ahụ igbu ndị agha ndị Filistia.”+ 2 Ndị Eze 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee, ọ dị mmụọ m ga-etinye+ n’ime ya, ọ ga-anụkwa otu akụkọ+ wee laghachi n’ala ya; m ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ya n’ala ya.”’”+
7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+
24 Ọ ga-erukwa na mgbe ị nụrụ ụda ụkwụ n’elu osisi beka ndị ahụ, ọ bụ mgbe ahụ ka ị ga-eme ihe ozugbo,+ n’ihi na Jehova ga-agaworị n’ihu gị mgbe ahụ igbu ndị agha ndị Filistia.”+
7 Lee, ọ dị mmụọ m ga-etinye+ n’ime ya, ọ ga-anụkwa otu akụkọ+ wee laghachi n’ala ya; m ga-emekwa ka e jiri mma agha gbuo ya n’ala ya.”’”+