Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt. Abụ Ọma 78:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O mere ihe dị ịtụnanya n’ihu ndị nna nna ha+N’ala Ijipt,+ n’ala Zoan.+
22 Mgbe ha gbagoro wee banye n’ime Negeb,+ ha bịarutere Hibrọn.+ Ahaịman, Shishaị na Talmaị,+ bụ́ ụmụ Enak,+ bi n’ebe ahụ. Ma, Hibrọn+ anọwo afọ asaa e wuru ya tupu e wuo Zoan+ nke Ijipt.