Jenesis 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 na Patrusim+ na Kasluhim+ (onye ọ bụ n’agbụrụ ya ka ndị Filistia+ si pụta) nakwa Kaftorim.+ 1 Ihe E Mere 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 na Patrusim+ na Kasluhim+ (onye ọ bụ n’agbụrụ ya ka ndị Filistia+ si pụta) nakwa Kaftorim.+ Ezikiel 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka Patrọs+ tọgbọrọ n’efu. M ga-esunyekwa Zoan+ ọkụ ma mee ihe e kpere n’ikpe n’obodo Noo.+
14 M ga-eme ka Patrọs+ tọgbọrọ n’efu. M ga-esunyekwa Zoan+ ọkụ ma mee ihe e kpere n’ikpe n’obodo Noo.+