Jeremaya 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!” Joel 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Kpọsaanụ n’etiti mba dị iche iche,+ sị, ‘Jikerenụ agha!* Kpalienụ ndị dị ike!+ Ka ha bịa nso! Ka ha gbagote, ya bụ, ndị ikom niile na-aga agha!+
4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!”
9 “Kpọsaanụ n’etiti mba dị iche iche,+ sị, ‘Jikerenụ agha!* Kpalienụ ndị dị ike!+ Ka ha bịa nso! Ka ha gbagote, ya bụ, ndị ikom niile na-aga agha!+