34Unu mba dị iche iche, bịanụ nso nụrụ.+ Unu mba dị iche iche,+ geenụ ntị. Ka ụwa na ihe niile jupụtara n’ime ya ṅaa ntị,+ elu ala+ na ihe niile bi na ya.+
10 Nụrụnụ okwu Jehova, unu mba niile, kọsaanụ ya n’agwaetiti ndị dị anya,+ sị: “Onye chụsara Izrel ga-akpọkọta ha,+ ọ ga-echebe ha dị ka onye ọzụzụ atụrụ si echebe ìgwè atụrụ ya.+