-
Aịzaya 34:1Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Mba dị iche iche, bịanụ nso ka unu nụ ihe m ga-ekwu.
Mmadụ niile, geenụ ntị.
Ụwa na ihe niile dị na ya,
Elu ala na ndị niile bi na ya, geenụ ntị.
-