Aịzaya 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Unu mba dị iche iche, bịanụ nso nụrụ.+ Unu mba dị iche iche,+ geenụ ntị. Ka ụwa na ihe niile jupụtara n’ime ya ṅaa ntị,+ elu ala+ na ihe niile bi na ya.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:1 Amụma Aịsaịa I, p. 356-357
34 Unu mba dị iche iche, bịanụ nso nụrụ.+ Unu mba dị iche iche,+ geenụ ntị. Ka ụwa na ihe niile jupụtara n’ime ya ṅaa ntị,+ elu ala+ na ihe niile bi na ya.+