Ezikiel 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘“Jikere, kwadebekwa, gị na ndị niile so gị,+ ndị gbakọrọ n’akụkụ gị, ị ga-abụkwa onye nche ha.