-
Ezikiel 30:16Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
16 M ga-esunye Ijipt ọkụ. Sin ga-anọrịrị n’oké ihe mgbu. A ga-emerikwa Noo site n’ịkwatu mgbidi ya; ma Nọf ga-enwe ndị iro n’ehihie!
-