16 Ha wee lọghachi, ma ha alọghachighị n’ezi ofufe;+ ha dị ka ụta a na-ekwesighị ike.+ A ga-eji mma agha gbuo ndị isi ha n’ihi nkatọ ire ha katọrọ.+ Nke a ga-abụ emo a ga-akwa ha n’ala Ijipt.”+
13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+