Ilu 24:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma, lee! naanị ahịhịa puchiri ya.+ Ahịhịa akụwa kpuchiri ya, a kwatuwokwa mgbidi ya e ji nkume wuo.+ Aịzaya 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ebe ọ bụla a na-enwebu otu puku osisi vaịn, ndị ọnụ ahịa ha bụ otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha,+ osisi ogwu na ahịhịa ga na-adị na ya.+
31 Ma, lee! naanị ahịhịa puchiri ya.+ Ahịhịa akụwa kpuchiri ya, a kwatuwokwa mgbidi ya e ji nkume wuo.+
23 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ebe ọ bụla a na-enwebu otu puku osisi vaịn, ndị ọnụ ahịa ha bụ otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha,+ osisi ogwu na ahịhịa ga na-adị na ya.+