6 M ga-emekwa ka ọ bụrụ ihe e bibiri ebibi.+ A gaghị akwacha alaka vaịn ya akwacha, a gaghịkwa abọ ya ahịhịa.+ Ogwu na ahịhịa ga-epu na ya;+ m ga-enye ígwé ojii iwu ka ọ ghara izokwasị ya mmiri.+
13 Ọ bụ naanị ogwu, ya bụ, osisi bụ́ ogwu ogwu, na-epulite n’ala ndị m,+ n’ihi na o puru n’elu ụlọ niile aṅụrị jupụtara na ha, ee, obodo nke nwere obi ụtọ dị ukwuu.+