Daniel 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ na-agbanwekwa oge na mgbe a kara aka,+ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị,+ na-enye ndị maara ihe amamihe, na-enyekwa ndị nwere nghọta ihe ọmụma.+ Daniel 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma gị onwe gị, eze, Chineke bụ́ Onye Kasị Elu+ nyere Nebukadneza nna gị+ alaeze a na ịdị ukwuu na ùgwù na ebube.+
21 Ọ na-agbanwekwa oge na mgbe a kara aka,+ na-ewepụ ndị eze, na-emekwa ka ndị eze malite ịchị,+ na-enye ndị maara ihe amamihe, na-enyekwa ndị nwere nghọta ihe ọmụma.+
18 Ma gị onwe gị, eze, Chineke bụ́ Onye Kasị Elu+ nyere Nebukadneza nna gị+ alaeze a na ịdị ukwuu na ùgwù na ebube.+