Daniel 2:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube, Daniel 2:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+
37 Gị onwe gị, eze, bụ́ eze ndị eze, gị onye Chineke nke eluigwe nyeworo alaeze a,+ ike, na ume na ebube,
38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+