2 Ndị Eze 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị nnọọ ka Manase nna ya mere.+ 2 Ndị Eze 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị ka ihe niile nna ya mere si dị.+