22 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị nnọọ ka Manase nna ya mere;+ Emọn chụụrụ ihe oyiyi niile a pịrị apị+ nna ya Manase+ mere àjà,+ ọ nọkwa na-efe ha ofufe.+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+