Ọpụpụ 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+ Diuterọnọmi 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “N’aka nke ọzọ, nke a bụ ihe unu ga-eme ha: Unu ga-akwatusị ebe ịchụàjà ha,+ unu ga-akụtusịkwa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akwatusịkwa+ ogwe osisi ha dị nsọ,+ unu ga-akpọkwa ihe oyiyi ha a pịrị apị ọkụ.+
4 “Emerela onwe gị ihe oyiyi a pịrị apị ma ọ bụ ọdịdị nke yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ nke dị n’elu ụwa ma ọ bụ nke dị na mmiri n’okpuru ụwa.+
5 “N’aka nke ọzọ, nke a bụ ihe unu ga-eme ha: Unu ga-akwatusị ebe ịchụàjà ha,+ unu ga-akụtusịkwa ogidi nsọ ha,+ unu ga-akwatusịkwa+ ogwe osisi ha dị nsọ,+ unu ga-akpọkwa ihe oyiyi ha a pịrị apị ọkụ.+