19 n’ihi mmehie ya, bụ́ ndị o mere site n’ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ site n’ije ije n’ụzọ Jeroboam nakwa ná mmehie ndị o mere site n’ime ka Izrel mehie.+
4 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị ka ụlọ Ehab mere, n’ihi na ha onwe ha ghọrọ ndị ndụmọdụ+ ya mgbe nna ya nwụsịrị, bụ́ nke wetaara ya mbibi.