1 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+ Abụ Ọma 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.
30 n’ihi mmehie niile Jeroboam mere, ndị o jikwa mee ka Izrel mehie,+ sitekwa n’ihe mkpasu iwe ya ndị o ji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.+
16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+Higeyọn. Sila.