2 Ndị Eze 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị nnọọ ka Manase nna ya mere.+ 2 Ihe E Mere 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+ Ezikiel 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+
2 O wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ihe arụ+ nke mba ndị ahụ Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel si dị.+
18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+