Ezikiel 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M gwara ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu esokwala ntụziaka nna nna unu hà.+ Unu emekwala ihe ndị ha kpebiri ime. Unu ejikwala arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi emerụ onwe unu.
18 M gwara ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu esokwala ntụziaka nna nna unu hà.+ Unu emekwala ihe ndị ha kpebiri ime. Unu ejikwala arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi emerụ onwe unu.