Ezikiel 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+
18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+