7 “Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ebe ọ bụ na unu na-akpa aghara+ karịa mba niile gbara unu gburugburu, unu ejeghịkwa ije n’ụkpụrụ m, unu edebeghịkwa mkpebi ikpe m;+ kama unu mere dị ka mkpebi ikpe nke mba ndị gbara unu gburugburu si dị, ọ̀ bụ na unu emeghị otú ahụ?+