Jeremaya 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M wee kpọbata unu n’ala e nwere ubi mkpụrụ osisi, ka unu rie ihe o mepụtara na ihe ọma ndị dị na ya.+ Ma unu batara merụọ ala m; unu mekwara ka ihe nketa m bụrụ ihe arụ.+
7 “M wee kpọbata unu n’ala e nwere ubi mkpụrụ osisi, ka unu rie ihe o mepụtara na ihe ọma ndị dị na ya.+ Ma unu batara merụọ ala m; unu mekwara ka ihe nketa m bụrụ ihe arụ.+