Abụ Ọma 51:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Àjà a na-achụrụ Chineke bụ mmụọ nke nwere mwute;+Chineke, ị gaghị eleghara obi tiwara etiwa, nke nọ ná mwute, anya.+
17 Àjà a na-achụrụ Chineke bụ mmụọ nke nwere mwute;+Chineke, ị gaghị eleghara obi tiwara etiwa, nke nọ ná mwute, anya.+