2 Ihe E Mere 36:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+ Jeremaya 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+
16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+
5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+