Ọnụ Ọgụgụ 32:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ụmụ Ruben wee wuo Heshbọn+ na Iliele+ na Kiriateyim,+ Aịzaya 16:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.
8 n’ihi na mbara ala Heshbọn+ akpọwo nkụ. Osisi vaịn nke Sibma+—ndị nwe mba dị iche iche egbujiwo alaka ya ndị na-acha nnọọ ọbara ọbara. Ha wasara ruo Jeza;+ ha wasara n’ala ịkpa. A hapụrụ alaka ya ka ha wasaara onwe ha; ha eruwo n’oké osimiri.