Ezikiel 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Ọnwụ onye ajọ omume ọ̀ na-atọ m ụtọ n’ụzọ ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ụzọ ya wee dịrị ndụ?’+
23 “‘Ọnwụ onye ajọ omume ọ̀ na-atọ m ụtọ n’ụzọ ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ụzọ ya wee dịrị ndụ?’+