Emọs 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịa ụlọ elu niile nke Kiriọt;+ Moab ga-anwụkwa mgbe a na-eme mkpọtụ, mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+
2 M ga-eme ka ọkụ gbaa Moab. Ọ ga-erepịa ụlọ elu niile nke Kiriọt;+ Moab ga-anwụkwa mgbe a na-eme mkpọtụ, mgbe a na-eti mkpu agha, na-afụkwa opi.+